ISE N' ISE NNOBI (Obidigbo) - ONYENZE NWA AMOBI - Nigerian Highlife Music

Onyenze TV · 11,408 views
After His USA tour, Onyenze nwa Amobi drops a hit single titled “ISE N’ ISE NNOBI” a music in honor to Jude Rapuluchukwu Obiagwu (Obidigbo Ise n’ Ise na Awuda Nneobi).

ISE N’ ISE NNOBI by Onyenze nwa Amobi na Ogidi now available on belaloaded.com for downloads.

Download Mp3 by clicking the link below
http://www.belaloaded.com/highlife-music/highlife-ise-n-ise-nnobi-obidigbo-onyenze-nwa-amobi-mp3-download/

Drop your comments in the comment box below, and also endeavor to share with friends if you love good music.

Quotable Lyrics

Imago Odidigbo ooo, Odogwu ise n’ ise (4X).
Umu uwa aga ekenyeru mu oo (2X).
na onwero ife ka nrubeisi nu.
Ndidi amaka n’elu uwa.
Nwata nwee ndidi, onwee awelle nu,
nrubeisi na omaka n’elu uwa.
okwa maka ifi nrubeisi nu, ka Jesus ji bia n’uwa nwuo nu,
Ofu nrubeisi ahu ka obele nwa Obidigbo ji jebe odibo nu.
Na aka Emmanuel ezeudeaku onye Nnobi, Onwe duo ya uno.
Obele nwa wee bido gbaba mbo, akachukwu wee diri ya nu.
Ome be Ofuma, Ndi asili ebulu asili gabazie nu,
Mana imana onyinye chukwu nu, onyinye chukwu amaka.
Onyinye chukwu, onye osotaru n’elu uwa odika onwuru amuma nu.
Ife ha gaziri koro oga ya nu, bu na obele nwa iduru ulo na okazi gi buru ogaranya nu.
Ekene diri chukwu, na mmadu abulo chukwu nu.
Obulu na mmadu bu chukwu nu, na anyi ga ata afufu nu.
Oga ya wee kpoo ndi asili, si fa halu obele nwa nu.
Ife ona akpo obele nwa bu Odidigbo n;elu uwa nu, bu Onyeogadirimma nu.
Oga ya wee kpozie obele nwa nu, onyeogadirimma riba.
Ribaribarir na inwelu odida, n’imelu mu ofuma nu.
Ife a wee di ndi asili nwute nu, ndi asili wee mechizie onu fa.
Obu onye? Onye zi kam na ekwu obele nwa nu…
Imago Odidigbo ooo, Odogwu ise n’ ise (4X).
Enjoy!


To watch Free Nollywood soundtracks, Nigerian Highlife, African Films And Music videos, please subscribe to Onyenze TV by clicking on this link Below:

https://www.youtube.com/channel/UCJHHWTXbqFBFEP3QJa_zo1A?view_as=subscriber

This African Nigerian Highlife Music is about

Highlife Mix,

ONYENZE TV,

Onyenze Nwa Amobi na Ogidi,

Chief Onyenze Nwa Amobi

Igbo music,

Oriental Brothers,

Life Performances,

Osadebe,

Nigeria,

Latest Nigeria Highlife 2018

Flavour Nabania Music

Phyno Music

Umu Obiligbo Highlife

Umu Obiligbo

Overtaking is Allowed by Onyenze nwa amobi

Igbo Highlife Music

Chijioke Mbanefo Highlife

Emeka Morroco

African Films And Music gave their best to offer this Free 9jahighlife which is a must watch for all lovers of Nigerian High life Music..



Please freely subscribe for the hottest, latest and most exciting free African Nigerian HighLife Music.
We promise to bring you interesting African Nigerian HighLife Music, from the best production houses in Nigeria, Ghana and Africa as a whole
FAST DOWNLOAD
Navigation: Home Back AFROLOADED
About Us Contact Us Facebook Twitter Instagram Sitemap Dmca